Luke 22:66 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe chi bọrọ, ndị okenye ndị Juu na ndị isi nchụaja na ndị ozizi iwu zukọrọ. A kpọtara Jisọs nꞌihu ha.
Igbo 2006
Mb͕e chi bọrọ, nb͕akọ ndi-okenye nke ndi-Ju zukọrọ, ma ndi-isi-nchu-àjà ma ndi-ode-akwukwọ; ha we duru Ya ga ba na nnọkọ-ikpé-ha, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe chi bọrọ, nzukọ ndị okenye na ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu zukọtara, a kpọtakwara Jisọs nʼihu ha.