Luke 22:67 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ha bidoro ịjụ ya ajụjụ sị, “Ọ bụrụ na ị bụ Onye nzọpụta ahụ, gwa anyị.” Ma Jisọs gwara ha sị, “Ọ bụrụ na m agwa unu, unu agaghị ekwenye.
Igbo 2006
Ọ buru na Gi onwe-gi bu Kraist, gwa ayi. Ma Ọ siri ha, Ọ buru na Mu agwa unu, unu agaghi-ekwe ma-ọli:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha na-ekwu, “Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst, gwa anyị.” Ọ sịrị ha, “Ọ bụrụ na m agwa unu, unu agaghị ekwe.