Luke 22:69 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ka m gwa unu nke a, site taa gaa nꞌihu, Mụ onwe m bụ Nwa nke mmadụ, ga-anọdụ nꞌocheeze ahụ dị nꞌaka nri Chineke.”
Igbo 2006
Ma site n'ub͕u a ka Nwa nke madu gānọdu n'aka-nri nke ike Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma site ugbu a gawa, Nwa nke Mmadụ ga-anọdụ ala nʼaka nri nke ike Chineke.”