Luke 22:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, nꞌụbọchị mmemme Ngabiga ahụ, mgbe a na-egbu atụrụ ahụ e ji eri oriri ngabiga,
Igbo 2006
Ma ubọchi achicha ekoghi-eko biara, nke anāghaghi ichu àjà ngabiga.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ruo nʼụbọchị Mmemme Achịcha na-ekoghị eko ahụ bụ ụbọchị a na-eji atụrụ Ngabiga achụ aja.