Luke 22:71 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha nile tiri mkpu nꞌiwe sị, “Ọ̀ dị mkpa ịchọ ndị akaebe ọzọ? Anyị ejirila ntị anyị nụrụ okwu si ya nꞌọnụ pụta!”
Igbo 2006
Ha we si, Ọ̀ bu nkpà àmà gini nākpa ayi ọzọ? n'ihi na ayi onwe-ayi nuru site n'ọnu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ha sịrị, “Gịnị mere anyị ji na-achọ onye akaebe ọzọ? Anyị ejirila ntị anyị nụrụ ya site nʼọnụ ya.”