Luke 22:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs kpọrọ Pita na Jọn sị ha, “Gaanụ kwadoo nri Ngabiga nke anyị onwe anyị ga-eri.”
Igbo 2006
O we zipu Pita na Jọn, si, Ganu, doziere ayi oriri ngabiga, ka ayi we rie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O zipụrụ Pita na Jọn sị, “Gaanụ kwadoo maka oriri Ngabiga nke anyị ga-eri.”