Luke 22:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha jụrụ Jisọs ajụjụ sị, “Ebeekwanụ ka ị chọrọ ka anyị nọdụ kwadoo ya?”
Igbo 2006
Ha we si Ya, Òle ebe I nācho ka ayi dozie?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị ya, “Ebee ka ị chọrọ ka anyị gaa kwadoo maka ya?”