Luke 23:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Herọd na ndị agha ya jiri Jisọs mee ihe ọchị, na-akwa ya emu. Mgbe ha yikwasịchara ya uwe mara mma, ụdị nke ndị eze na-eyi, ha dukwaara ya ọzọ jekwuru Pailet.
Igbo 2006
Herod, ya na ndi-agha-ya, we me Ya ka Ọ buru ihe-efu, o me-kwa-ra Ya ihe-ọchì, we b͕okwasi Ya uwe mara nma nke-uku we zighachi Ya jekuru Pailat.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Herọd na ndị agha ya jiri ya mee ihe ọchị, ma kwaakwa ya emo. Ha yikwasịrị ya uwe mwụda mara mma ma zighachikwara ya Pailet.