Luke 23:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Site nꞌụbọchị ahụ gaa nꞌihu Herọd na Pailet bidoro bụrụkwa ezigbo enyi ọzọ. Tupuu ruo oge a, ha na-eburitara ibe ha iro.
Igbo 2006
Herod na Pailat we me eyì n'etiti onwe-ha n'ubọchi ahu: n'ihi na n'oge gara aga ha bu ndi-iro.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị ahụ ka Herọd na Pailet ghọrọ enyi, maka nʼoge gara aga ha bụ ndị iro.