Luke 23:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
gwa ha okwu sị, “Unu kpọtaara m nwoke a nꞌihi na unu sị na ọ na-eduhie ndị mmadụ. Ugbu a ajụọla m ya ajụjụ nꞌihu unu, chọpụta na ọ dịghị ihe ọjọọ ọ bụla o mere.
Igbo 2006
si ha, Unu kutaram Nwoke a, dika onye nēduhie ndi-Ju: ma le, mu onwem kpere Ya ikpé n'iru unu, ma ahughim ihe ọ bula n'aru Nwoke a kwesiri ahuhu-nmehie n'ihe nile unu ji bo Ya ebubo:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
sị ha, “Unu kpọtaara m nwoke a dị ka otu onye nʼime ndị na-akpali ndị mmadụ inupu isi. Ajụọla m ya ajụjụ nʼihu unu ma achọpụtaghị m ihe ọbụla nke unu kwesiri iji boo ya ebubo.