Luke 23:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Barabas bụ onye e tinyere nꞌụlọ mkpọrọ nꞌihi ọgba aghara e nwere nꞌobodo Jerusalem. E tinyekwara ya nꞌụlọ mkpọrọ nꞌihi na o gburu mmadụ.
Igbo 2006
onye atubàra n'ulo-nkpọrọ n'ihi otù nbili imegide ndi-isi ebiliri nime obodo ahu, ya na ib͕u-madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(Onye a tụbara nʼụlọ mkpọrọ nʼihi ọgbaaghara dapụtara nʼobodo ahụ, nakwa nʼihi igbu mmadụ.)