Luke 23:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ebe Pailet chọsịrị ike ịhapụ Jisọs ka ọ laa, ọ gwakwara ndị ahụ okwu ọzọ.
Igbo 2006
Pailat we gwa ha okwu ọzọ, ebe ọ nāchọ irapu Jisus;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka ọ gbalịsịrị ike ịhapụ Jisọs, Pailet gwakwara ha okwu ọzọ.
Recommended Reading