Luke 23:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọtụtụ ndị mmadụ, ma ụmụ nwanyị, sooro ya. Ụmụ nwanyị ndị a na-akwa akwa na-etikwa mkpu akwa nꞌihi Jisọs.
Igbo 2006
Oké ìgwè ndi-Ju nēso kwa Ya, ya na ìgwè ndinyom ndi nēti aka n'obi nākwa-kwa-ra Ya ákwá.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ dị ukwuu soro ya tinyekwara ụmụ nwanyị bụ ndị tiri mkpu akwa ma ruokwara ya ụjụ.