Luke 23:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs tụgharịrị sị ha, “Ụmụ nwanyị Jerusalem, unu eberela m akwa, kama berenụ ụmụ unu akwa.
Igbo 2006
Ma Jisus chighariri n'ebe ha nọ, si, Umu-nwanyi Jerusalem, unu akwalaram ákwá, kama nākwaranu onwe-unu na umu-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs tụgharịrị sị ha, “Ụmụada Jerusalem, unu eberela m akwa, kama beerenụ onwe unu na ụmụ unu.