Luke 23:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge ahụ, ọtụtụ ndị mmadụ ga-akpọku ugwu buru ibu sị ya, ‘Dakwasị anyị,’ ha ga-akpọkwa ugwu nta sị ya, ‘Kpuchie anyị, zookwa anyị.’
Igbo 2006
Mb͕e ahu ka ha gāmalite isi ugwu, Dakwasinu ayi; na isi ugwu ntà, Kpuchienu ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, “ ‘ha ga-asị, ugwu ukwu niile, “Dakwasị anyị!” Sịkwa, ugwu nta, “Kpuchite anyị!” ’