Luke 23:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmadụ abụọ ọzọ, bụ ndị na-emebi iwu ka e dukwa nꞌụbọchị ahụ igbu ha na Jisọs.
Igbo 2006
Ma ndikom abua ọzọ, ndi nālu ọlu ọjọ, ka edukwara, Ya na ha, ka eb͕ue ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha dukwaara mmadụ abụọ bụ ndị ohi gaa igbu ha na ya.