Luke 23:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha bịarutere ebe a na-akpọ, “Ebe Okpokoro isi,” ebe ahụ ka ha nọ kpọgide ya nꞌobe. Ha kpọgidekwara mmadụ abụọ ahụ na-emebi iwu nꞌobe nꞌụbọchị ahụ. Otu onye nꞌakụkụ aka nri Jisọs, nke ọzọ nꞌakụkụ aka ekpe ya.
Igbo 2006
Ma mb͕e ha biara n'ebe anākpọ Okpokoro-isi, n'ebe ahu ka ha kpọgidere Ya na ndi ahu nālu ọlu ọjọ n'obe, otù onye n'aka-nri-Ya na onye ọzọ n'aka-ekpe-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha bịarutere nʼebe a na-akpọ Okpokoro Isi, ebe ahụ ka ha kpọgidere ya nʼobe ya na ndị ohi abụọ ahụ. Otu nʼaka nri ya nke ọzọ nʼaka ekpe ya.