Luke 23:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O nwere ihe e dere kụpanye nꞌelu obe ahụ. Nke a bụ ihe e dere, “Onye a bụ eze ndị Juu.”
Igbo 2006
Ma ihe-ndekwasi di kwa n'elu isi-Ya, ONYE A BU EZE NDI-JU.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe e dere nʼelu isi obe ahụ bụ: Onye a bụ Eze ndị Juu.
Recommended Reading