Luke 23:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu nꞌime ndị na-emebi iwu ahụ a kpọgidere nꞌelu obe nꞌụbọchị ahụ kwujọkwara Jisọs sị ya, “Ana m eche na ị bụ Onye nzọpụta. Zọpụtanụ onwe gị, zọpụtakwa anyị!”
Igbo 2006
Otù nime ndi ahu nālu ọlu ọjọ ndi akwubara nēkwulu kwa Ya, si, Gì onwe-gi abughi Kraist ahu? zọputa Onwe-gi na ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye nʼime ndị ohi ahụ a kpọgidekwara nʼobe nʼebe ahụ kparịkwara ya sị, “Ọ bụghị gị bụ Kraịst? Zọpụtanụ onwe gị ma zọpụtakwa anyị.”