Luke 23:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Pailet chigharịrị gwa ndị isi nchụaja na igwe mmadụ ahụ zukọrọ nꞌebe ahụ okwu sị ha, “Lee, o nweghị ihe ọjọọ ọ bụla m chọpụtara nwoke a mere.”
Igbo 2006
Pailat we si ndi-isi-nchu-àjà na ìgwè madu nile, Ahughim ihe kwesiri ahuhu-nmehie n'aru Nwoke a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Pailet gwara ndịisi nchụaja na igwe mmadụ ahụ, “O nweghị ihe ọjọọ ọbụla m chọpụtara nwoke a mere.”