Luke 23:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma onye nke ọzọ ahụ na-emebikwa iwu baara ya mba sị ya, “Ị̀ dịghị atụ egwu Chineke? Ọ̀ bụghị otu ụdị ahụhụ ahụ ka anyị nile nọ nꞌime ya?
Igbo 2006
Ma ibe-ya zara, we bara ya mba, si, Gì onwe-gi adighi-atu egwu ọbuná Chineke, ebe i nọ n'ọmuma-ikpé ahu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma onye nke ọzọ a makwara ikpe ọnwụ baara ya mba sị, “Ị naghị atụ Chineke egwu, ị hụghị na a mara gị ikpe dị ka e si maa ya.