Luke 23:41 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma anyị kwesịrị ịnata ahụhụ a na-ata anyị nꞌihi na anyị na-ahụ ahụhụ nꞌihi ihe ọjọọ anyị mere, ma nwoke a emeghị ihe ọjọọ ọ bụla.”
Igbo 2006
N'ezi-okwu amakwara ayi ikpé ziri ezi; n'ihi na ayi nānata ihe kwesiri ihe ayi mere: ma ọ dighi ihe ọ bula Onye a mehiere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị na-ata ahụhụ kwesiri anyị, nʼihi na a na-ata anyị ahụhụ nʼihi ihe anyị mere, ma nwoke a emeghị ihe ọjọọ ọbụla.”