Luke 23:42 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ ọ gwara Jisọs sị ya, “Onyenwe m, cheta m mgbe i bidoro ịchị alaeze gị.”
Igbo 2006
O we si, Jisus, chetam mb͕e ọ bula I gābia n'ala-eze-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọ sịrị, “Jisọs, chetakwa m mgbe ị bara nʼalaeze gị.”
Recommended Reading