Luke 23:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe dị ka elekere iri na abụọ eruola nꞌoge a. Ọchịchịrị gbachikọtara ebe nile nꞌala ahụ site nꞌoge ahụ ruo nꞌelekere atọ nke ehihie.
Igbo 2006
Ma ub͕u a ọ di ka oge hour nke-isi, ọchichiri we b͕a n'ala ahu dum rue oge hour nke-iteghete,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ na-eru ihe dị ka elekere iri na abụọ nke ehihie, ọchịchịrị gbachikọtara nʼala ahụ niile ruo elekere atọ nke ehihie.