Luke 23:46 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs tiri mkpu nꞌoke olu sị, “Nna, ọ bụ nꞌaka gị ka m na-etinye mmụọ m.” Mgbe o kwusịrị okwu a, o kubiri ume.
Igbo 2006
Mb͕e Jisus tisiri nkpu n'oké olu, Ọ si, Nna, n'aka-Gi ka M'nēnye mọm idebe: mb͕e O kwusiri nka, O we kubìe ume.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs tiri mkpu nʼoke olu sị, “Nna, nʼaka gị ka m na-enyefe mmụọ m.” Mgbe o kwusiri nke a, o kubiri ume.