Luke 23:48 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị bịara ile otu a ga-esi kpọgbuo Jisọs hụrụ ihe nile mere, ha hapụrụ ebe ahụ laa nꞌụlọ ha, na-eti aka nꞌobi na mwute.
Igbo 2006
Ìgwè madu nile ndi zukọrọ n'ihe-nkiri a, mb͕e ha kirisiri ihe nile mere, ha we laghachi nēti aka n'obi-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe igwe mmadụ niile gbakọtara ilere anya hụrụ ihe mere, ha laghachiri nʼụlọ ha na-eti aka nʼobi.