Luke 23:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị enyi Jisọs nile, na ụmụ nwanyị si Galili soro ya bịa Jerusalem, guzo nꞌebe dị anya nꞌele ihe ndị a.
Igbo 2006
Ndi nile ndi mara Ya nke-ọma, na ndinyom ndi soro Ya site na Galili, guzokwara n'ebe di anya, nēle ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị niile maara onye ọ bụ, tinyekwara ụmụ nwanyị ndị soro ya si Galili bịa, guzokwara nʼebe dị anya na-ele ihe ndị a.