Luke 23:50 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ dị otu nwoke onye Juu a na-akpọ Josef si nꞌobodo a na-akpọ Arimatia. Josef bụ ezigbo mmadụ, bụrụkwa onye a na-asọpụrụ na onye na-ele anya ọbịbịa alaeze Chineke. Ọ bụkwa otu onye nꞌime ndị na-anọ nꞌụlọ ikpe ukwu ndị Juu, kama ọ kwagideghị mkpebi na mmeso ndị isi ndị Juu kpebiri megide Jisọs site nꞌigbu ya.
Igbo 2006
Ma le, otù nwoke, aha-ya bu Josef, onye bu onye-nnọkọ-ikpé, ọ bu ezi nwoke buru kwa onye ezi omume,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nwere otu nwoke aha ya bụ Josef, onye so nʼotu ndịisi ụlọ nzukọ. Ọ bụ ezigbo mmadụ na onye aka ya kwụ ọtọ.