Luke 23:52 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gara hụ Pailet rịọ ya ka o kwe ya ka o buru ozu Jisọs.
Igbo 2006
onye ahu jekuru Pailat, riọ aru Jisus.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwoke a gakwuru Pailet rịọọ ka e bunye ya ahụ Jisọs.