Luke 23:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, mgbe Jisọs bịakwutere Herọd, ọ jụrụ Jisọs ajụjụ banyere ihe ụfọdụ, ma Jisọs asaghị ya ihe ọ bụla.
Igbo 2006
O we jua Ya ajuju n'ọtutu okwu; ma Ya onwe-ya azaghi ya ihe ọ bula.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere ọ jụrụ ya ọtụtụ ajụjụ, ma ọ zaghị ya ihe ọbụla.