Luke 24:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nꞌisi ụtụtụ Sọnde, ha weere mmanụ ahụ na ụda ahụ ha kwadoro bido ịga nꞌili ahụ.
Igbo 2006
Ma n'ubọchi mbu nke ízù ubọchi asa, n'oké isi-ututu, ha biaruru ílì ahu, nēbute uda utọ di iche iche nke ha doziri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị mbụ nke izu ụka, nʼezigbo isi ụtụtụ, ha weere mmanụ otite ahụ ha tinyere ọtụtụ ụda nke ha kwadoro gawa nʼili ahụ.