Luke 24:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ Meri Magdalin na Joana na Meri nne Jemes na ụmụ nwanyị ndị ọzọ jere nꞌili ahụ, lọtara bịa kọọrọ ndị ozi ahụ ihe ha hụrụ.
Igbo 2006
Ma ha bu Meri Magdalini, na Joana, na Meri nne Jemes: ndinyom fọduru ndi soro ha we gwa ndi-ozi-Ya ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ Meri Magdalin, na Joana, na Meri nne Jemis na ụmụ nwanyị ndị ọzọ so ha kọọrọ ndị na-eso ụzọ ya ihe a.