Luke 24:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌụbọchị ahụ kwa, mmadụ abụọ nꞌime ndị na-eso ụzọ Jisọs si na Jerusalem na-aga obodo nta a na-akpọ Emaus nke rukwara kilomita iri na abụọ site na Jerusalem.
Igbo 2006
Ma le, ubọchi ahu ndikom abua nime ha nāga otù obodo ntà, aha-ya bu Emeus, nke di ọgu mail atọ site na Jerusalem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu ụbọchị ahụ, mmadụ abụọ nʼime ha gaje nʼobodo nta a na-akpọ Emaus, nke dị ihe ruru kilomita iri na abụọ site na Jerusalem.