Luke 24:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha na-aga nꞌụzọ, ha na-ekwurịta okwu banyere ihe nile mere.
Igbo 2006
Ndi ahu nākparita kwa n'etiti onwe-ha uka bayere ihe ndia nile mereri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha na-ekwurịta nʼetiti onwe ha banyere ihe niile mere.