Luke 24:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ dịghị anya, Jisọs bịara ha nso, soro ha na-aga nꞌụzọ Emaus ahụ.
Igbo 2006
O we rue, mb͕e ha nākparita uka nājurita kwa onwe-ha ajuju, Jisus onwe-ya we biarue nso, so kwa ha ga.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka ha na-ekwu na-akparịta ụka banyere ihe ndị a, Jisọs nʼonwe ya bịara soro ha na-aga ije.