Luke 24:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị na rị ele anya na ọ bụ ya bụ onye Chineke zitere ịgbapụta Izirel. Ma nke ka nke, taa mere ya ụbọchị atọ kemgbe a kpọgburu ya.
Igbo 2006
Ma ayi onwe-ayi lere anya na Ya onwe-ya bu onye gaje ib͕aputa Israel. E, tukwasi kwa ihe ndia nile, ta bu ubọchi nke-atọ site na mb͕e ihe ndia mere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị nwererịị olileanya na ọ bụ ya ga-agbapụta Izrel. Nke ka nke, taa mere ya abalị atọ kemgbe ihe ndị a mere.