Luke 24:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ụfọdụ nꞌime ụmụ nwanyị si nꞌotu anyị, ndị na-eso Jisọs mgbe ọ dị ndụ, bịara kọọrọ anyị akụkọ juru anyị anya. Nꞌụtụtụ a ha gara nꞌili ebe e nyibere Jisọs,
Igbo 2006
Ma ndinyom ufọdu n'etiti ayi mekwara ka ibobo nwua ayi n'aru, n'ihi na ha jere ílì-Ya n'isi-ututu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tụkwasị ihe ndị a, ụfọdụ ụmụ nwanyị anyị mere ka anyị nwee ihe ịtụnanya. Ha gara nʼili ahụ nʼisi ụtụtụ a.
Recommended Reading