Luke 24:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
lọta kọọrọ anyị na ha ahụghị ozu ya. Ha gwakwara anyị na ha hụrụ ndị mmụọ ozi ndị gwara ha na Jisọs dị ndụ!
Igbo 2006
mb͕e ha nāhughi aru-Ya, ha we bia, si, na ha hukwarari ọhù, bú ndi-mọ-ozi, ndi siri na Ọ di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha ahụghị ahụ ya. Ha bịara kọrọ anyị na ha hụrụ ọhụ nke ndị mmụọ ozi, bụ ndị gwara ha na ọ dị ndụ.