Luke 24:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ha okwu sị, “Unu bụ nnọọ ndị nzuzu! Leenụ ka o si siere unu ike ịnabata ihe ndị amụma kwuru.
Igbo 2006
Ya onwe-ya we si ha, Unu ndi nēnweghi uche, ndi di kwa urè n'obi ikwere n'ihe nile ndi-amuma kwuru!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Unu bụ nnọọ ndị nzuzu! Leenụ ka o si siere unu ike ikwere ihe niile ndị amụma kwuru.