Luke 24:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha na Kraịst gagidere ije tutuu ha eruo Emaus, obodo nta ahụ ha na-aga. Mgbe ha ruru ebe ahụ, Jisọs mere dị ka ọ ga-aga nꞌihu nꞌije ya.
Igbo 2006
Ha we biarue obodo ntà ahu nso, ebe ha nāga: ma Ya onwe-ya mere dika Ọ nāga n'iru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-eru obodo nta ahụ ha na-aga, o mere dị ka ọ na-aga nʼihu na njem ya.