Luke 24:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mmadụ abụọ ahụ rịọrọ ya sị, “Nọnyerenụ anyị, nꞌihi na chi ebidola iji.” Jisọs soro ha baa nꞌụlọ ịnọnyere ha.
Igbo 2006
Ha we rugide Ya, si, Nọyere ayi: n'ihi na o rubewo anyasi, ubọchi agamiwo kwa ub͕u a. O we ba n'ulo inọyere ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha rịọ ya nʼebe ọ dị ukwuu sị, “Nọnyerenụ anyị nʼihi na chi ebidola iji, ụbọchị agamiekwala ugbu a.” Nʼihi ya ọ banyere ịga nọnyere ha.