Luke 24:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ mmadụ abụọ ahụ bidoro ịgwarịta onwe ha okwu sị, “Ọ̀ bụ na obi anyị ejupụtaghị nꞌọṅụ mgbe anyị na ya nọ nꞌụzọ ọ na-akọwara anyị ihe dị nꞌakwụkwọ nsọ?”
Igbo 2006
Ha we sirita onwe-ha, Òbi-ayi ekpoghi ọku nime ayi, mb͕e Ọ nāgwa ayi okwu n'uzọ, mb͕e Ọ nēmeghere ayi ihe edeworo n'akwukwọ nsọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ha gwara onwe ha sị, “Ọ bụ na ọ dịghị ka ọkụ ọ na-enwu nʼobi anyị mgbe anyị na ya nọ nʼụzọ, ya na-ekpughere anyị akwụkwọ nsọ?”