Luke 24:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌotu oge ahụ, ha hapụrụ Emaus bido ịlaghachi Jerusalem. Mgbe ha ruru, ha hụrụ ndị ozi iri na otu ahụ na ndị ọzọ nọ nꞌebe ahụ,
Igbo 2006
Ha we bilie n'oge hour ahu, laghachi na Jerusalem, we hu ndi-ozi iri na otù ahu, na ndi ha na ha nọ, ka ha zukọrọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha biliri ngwangwa laghachi Jerusalem. Ebe ahụ, ha hụrụ mmadụ iri na otu ahụ na ndị so ha ka ha nọkọtara nʼotu ebe,