Luke 24:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
ndị gwara ha okwu sị, “Onyenwe anyị esitela nꞌọnwụ bilie nꞌezie, o gosila Saimọn onwe ya!”
Igbo 2006
nāsi, N'ezi-okwu Onye-nwe-ayi esiwo n'ọnwu bilie, were kwa Onwe-ya gosi Saimon.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-asị, “Ọ bụ eziokwu, Onyenwe anyị ebiliela, o gosila Saimọn onwe ya.”