Luke 24:36 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha nọ na-ekwu okwu ndị a, Jisọs, onye ha na-ekwu okwu ya, batara nꞌụlọ ahụ guzo nꞌetiti ha, sị ha, “Udo dịrị unu.”
Igbo 2006
Ma mb͕e ha nēkwu ihe ndia, Ya onwe-ya guzoro n'etiti ha, si ha, Udo diri uno.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha ka na-ekwu banyere nke a, ya onwe ya guzooro nʼetiti ha sị ha, “Udo dịrị unu.”