Luke 24:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha guzo nꞌebe ahụ nꞌọnọdụ mgbagwoju anya, mmadụ abụọ yi uwe ọcha pụtara guzo nso ebe ha nọ.
Igbo 2006
O we rue, mb͕e ha nọ n'obi abua n'ihi nka, le, ndikom abua guzoro ha nso n'uwe nēb͕u àmùmà:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka ha nọ na mgbagwoju anya banyere nke a, nʼotu ntabi anya, ha hụrụ mmadụ abụọ yi uwe na-egbu ka amụma guzo ha nso.