Luke 24:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha tụrụ ụjọ, kpuo ihu ha nꞌala. Mgbe ahụ mmadụ abụọ ahụ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-achọ onye dị ndụ nꞌetiti ndị nwụrụ anwụ?
Igbo 2006
ma mb͕e ha nātu egwu, nērube kwa iru-ha n'ala, ha si ha, Gini mere unu nāchọ Onye di ndu n'etiti ndi nwuru anwu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kpudoro ihu ha nʼala nʼihi oke egwu, ma mmadụ abụọ ahụ gwara ha, “Gịnị mere unu ji na-achọ onye dị ndụ nʼetiti ndị nwụrụ anwụ?