Luke 24:51 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs nọ na-agọzi ha, e bidokwara iweli ya elu tutuu ruo mgbe ha na-ahụkwaghị ya anya ọzọ.
Igbo 2006
O we rue, mb͕e Ọ nāgọzi ha, na Ọ kewapuru n'ebe ha nọ, ewe welie Ya la n'elu-igwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka ọ na-agọzi ha, ọ sitere nʼebe ha nọ pụọ, e weliri ya elu, baa nʼeluigwe.