Luke 24:52 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya kpọrọ isi ala nye ya nꞌọnọdụ ife ya ofufe. Emesịa ha lọghachiri na Jerusalem; oke ọṅụ jukwara ha obi.
Igbo 2006
Ndi ahu we kpọ isi ala nye Ya, we ji oké ọṅù laghachi na Jerusalem:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ha fere ya ofufe jiri oke ọṅụ laghachi na Jerusalem.