Luke 24:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Chetakwanụ ihe ọ gwara unu mgbe unu na ya nọ na Galili.
Igbo 2006
Ọ nọghi n'ebe a, kama emere ka O si n'ọnwu bilie: chetanu otú Ọ gwara unu okwu mb͕e Ọ nọ kwa na Galili,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ nọkwaghị nʼebe a, o biliela nʼọnwụ, chetakwanụ ihe ọ gwara unu mgbe unu na ya nọ na Galili sị,